Full Lyrics
REFRAIN
O kasia kasiMuọnsọ gbadata!
VERSE 1
Chukwu Muọnsọ si n'igwe bata n'obi anyi biliri,
n'ehigwe adata ife gị nwa na'muke.
VERSE 2
Bia o biko Muọnsọ ọ kwa ngị bu Nna ndingbenye
Bia o Chukwu muọnsọ ngị aka n'eny'onyinye,
mukesịa n'ime obi ndi kweli n'onye nkasi obi
Bia bata n'obi nke ndi Gi na Gi k'obim naachọ.
VERSE 3
Ọ kwa ngị bu ezumike ndi nọ na ndoli
Ọ kwa ngị bu ezumike ndi nọ na nsọgbu
ntuoyi n'ogekpo moku na nye nkasi obi
n'anyafe Gi a kachasi i wee di asọ
k'o wee juputakwa n'imebi ndi kweli na Gi.
VERSE 4
E wezu ka ngị n'uw'ọ gini k'mmadu gaapụ ime.
E wezu ka ngị n'uw'ọ gini k'mmadu gaapụ ime.
I sechapụzia k'ajọ nma d'obu n'anya.
VERSE 5
Bia o biko sachapụ ife lụlụ alụrụ
Bia k'i k'ru mmiri n'ọkọchị k'ọwas'obi ose n'ụwa,
gwọọ n'anyi ọya d'anyi n'ime ka ọ y'anyi wee.
VERSE 6
Gọzie kw'o okponku k'ifoyi ji nyatoku,
bia dozieni ukwu nagafie nye ndi kweli na Gi n'nukw'onyinye
Weta onyi ny'asaa
Gi nye ndi tụkwasali Gi obi n'uwa,
bia o kiwelu nzopụta
k'i wee kwanyi ọgwụ,
ọgwụ nk'i biezindụ, Muọnsọ kiny'anyi añụrị, añụrị di okpụ.
Amen!