Full Lyrics
[Verse 1]
Muo Nso gbadata, Muo Nso gbadata,
eligwe meghee, meghee, meghee, meghee.
[Verse 2]
O bia Muo Nso nke Kristi;
Muo Nso bata n'obi m, obi bia mo,
mbarigwe meghee. wo. wo.
[Verse 3]
Gbatalu ya egwu, egwu ekene,
egwu otito, egwu ojija amma eh!
ezi koro meghee. Eh! Eh!
[Verse 4]
Gbata nime ulo a, gbata nime m anyoo
bia wo nime ndu m, ezi Kristi,
Otito Chukwu Nna, Ifee! Ifee!
[Chorus]
O! Otito Otito Otito Ifee!
Ah! Muo Nso, Muo Nso, Muo Nso.
See! Muo Nso. See! Muo Nso.
See! Muo Nso. See! Muo Nso.
See! Muo Nso.