Full Lyrics
[CHORUS]
Mụọ Nsọ gbadata, Mụọ Nsọ gbadata,
Eligwe meghee, O meghee nsọ.
[VERSE 1]
Mụọ Nsọ, Mụọ Nsọ bata n'ime obi m o, biko,
Gbadata n'ime ụlọ a, gbadata n'ị manye o biko.
Otito dịrị Chukwu Nna,
Otito dịrị Nwa.
[VERSE 2]
O bibia Mụọ Nsọ nke Kristi kwet' anyị nkwa abịawa.
O bibia Mụọ Nsọ nke Kristi kwet' anyị nkwa bia wo nime ndụ m o.
Otito dịrị Mụọ Nsọ,
Eze Isee! Isee!
[VERSE 3]
Gbabalu ya egwu, egwu ekene, egwu otito, mma eh! ewo! ewo!
Gbabalu ya egwu, egwu ekene, egwu otito, mma eh! ewo! ewo!