Full Lyrics
CHORUS
Mmụọ Nsọ gbadata, Mmụọ Nsọ gbadata,
Eluigwe meghee, meghee, O meghee wo.
VERSE 1
Mmụọ Nsọ, Mmụọ Nsọ, Mmụọ Nsọ,
Bata ni m'obi mo, biko doh.
Gbadata ni me ulo a,
Gbadata ni m'anyi o biko.
VERSE 2
Ọbịbịa Mmụọ Nsọ nke Kristi
Kwel'anyị nkwa a bia wo a bia wo
Ọbịbịa Mmụọ Nsọ nke Kristi
Kwel'anyị nkwa a bia wo ni me ndụ m o.
VERSE 3
Gbabalu ya egwu, egwu ekene,
Egwu otito, egwu ọjịja mma eh! ewo! ewo!
Gbabalu ya egwu, egwu ekene,
Egwu otito, egwu ọjịja mma eh! ewo! ewo!
VERSE 4
Otito dịlị Chukwu Nna,
Otito dịlị Kristi,
Otito dịlị Mmụọ Nsọ,
I see! I see!