Full Lyrics
Mụọ Nsọ abịakwasịgo m
doo m nsọ o zitego m
ka m kụziere ndị nọ na nsogbu ozi ọma
ka m gwọọ ndị njọ
lọghara elọgha
CHORUS
Ihe nke Mụọ Nsọ gbasara n'ebe nile
ozi ya gbasara na mba nile
Ozi gbasaram ịkwusa a
agam eji amụrị kọwapụta o lue bube nile nke Chukwu
Onye nụrụ olu nke nwa Ndu ru ahụhụ bere ya isi
gban a kan sọ gbu ya nile
o ga enweta nlọgha n'ọgwụgwọ
si n'Ozi Ọma ya dị nsọ
Eziolu nke Mụọ Nsọ dị egwu
dị kwa itụnanya
Ọ na eti wao
rịmịlịa buo du fee ndị ji nku zi nke ndụ
Ọ na si ha tonu e
ọgwụ a tụ ụnụ ụwa n'olu ụnụ nile
ngam anọ n'etiti bụ onye nche
Nlọgha nke obi si n'ike nke Mụọ Nsọ
Ị nụ okwu we re ei n'aka olu Ya
Ọ bụ ya n'eji kọ olu nile
Meeya ka o zue oke