Full Lyrics
CHORUS
Mama mama o yoo yo mama nne ọma a furu m gị n'anya
Onye nwere nne karịrị ma ya jidenuo e nyena muo
VERSE 1
I buru m n'afọ ọnwa ite na ni
die ihe ngbu na ihe ụfụ nile o Mama mo
VERSE 2
Mama kwọrọ m n'azụ bụ anya m ji afụ ụzọ ụkwụ m ji aga
je mama mo
VERSE 3
M bewa akwa mama a chọba ife n'eme muo
mama a yaghị ezu ike mama eme chighị ọnụ mama mo
VERSE 4
Mama dị ụtọ eh mama ama ka onye nwere nne karịrị ma ya ribenuo e nyena muo
TUTTI
Mama a furu m gị n'anya
I buru m n'afọ ọnwa ite na ni
ma mu erighị nni ma mu chighị ụra
afọ ruba mo mama mo
kanna akpọ isi waba mo mama mo
kam n'akpọ mama Chukwu m gọzie gị