Full Lyrics
Mmụọ Nsọ gbadata we'r'ọnọdụ,
Mmụọ Nsọ gbadata we'r'ọnọdụ.
Onye ọma eh, gbadata we'r'ọnọdụ.
Ndụ r'eligwe bịa, gbadata we'r'ọnọdụ.
Ebube dike, gbadata we'r'ọnọdụ maka na Gị.
Gbadata we'r'ọnọdụ, ihe dị ọkụ g'ajụ oyi maka na Gị,
Gbadata we'r'ọnọdụ, ihe g'adị mma.
Zidata, zidata, zidata amara Gị, zidata,
Zidata, zidata ngozi Gị.
Come Holy Spirit,
Come down from heaven, come and dwell on your children like the days of Pentecost.