Full Lyrics
VERSE 1
Chukwu Mmụọ Nsọ biko bata n'obi ndị kwelu nụ,
wetu grasia si n'elu igwe runye n'obi ndị nke Gị.
CHORUS
Mmụọ Nsọ bata eye!
Biko bata nọbịanyị,
nduru nke elu igwe bata.
VERSE 2
Gbaa nyị ume, Onyeokike,
gọzie anyị n'ọrụ nke ịdị mma.
Bata runye nọbịanyị ọkụ nke ịhụnanya Gị.
VERSE 3
Bata nye ike ime uche Nna,
oge nile neduwa kanyị n'ọrụ n'ọkwa grasia
site n'ike nke aka Gị.
CODA
Amen.