Full Lyrics
SOPRANO
Mmesọma, mmesọma ya.
Mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma Chukwu.
Ihe o nemere m na ọ bụ sọ mma, ma ndụm yọrọ ya,
Mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma Chukwu.
Chukwu bi n'igwe, Chukwu kere ụwa, Chukwu chi mu di mma, Chukwu bụ sọ mma.
Mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma.
Nya n'enuwa neken'a, nya na ndụ dị n'ekenea,
Mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma.
SOPRANO SOLO
Mmesọma Chineke juru m'arụ,
Ngwa nekene, nekene, nekene.
Maka gịnị?!
SOPRANO
Mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma.
Chukwu binigwe, Chukwu kerụwa, Chukwu chi mu dimma, Chukwu bụ sọ mma.
Mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma.
SOPRANO / MEZZO SOPRANO SOLO
Ewo papa, anyị narịọkwa gị ebi papa,
Dinwenụ anyị, i wegiadin'ọkụ, Chijindụ
Anyị makwa n'ọrụ aka gị ọ baka,
Anyị mekwanakene anyị n'enye gịnna o jero'eje,
Anyị narịọ gịnna Nna, na Nwa na Mụọnsọ...
SOPRANO
Mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma, mmesọma.
Amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen, amen.