Jigide M Chukwu Mmadu Adighi Ike by Andrew C. Nkemma — Lyrics

Andrew C. Nkemma Igbo Lenten Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Lee Chukwu Nna, n'mmadụ adịghị ike, Chineke m o. Ọkaka adabere m na gị, n'ime gị ka m ghabara ma kuo nwa. Mmadụ naaghagha, mmadụ ekwesịghị ịtụkwasị obi ncha. Mana gị Chukwu, Chukwu dighagbanwe. CHORUS Biko jigide m o, doo n'mmadụ adịghị ike. O Nna doo ahapụla m o, n'mmadụ adịghị ike. Ọkaka jigide m o, Nna doo. Odumegwu m daa. VERSE 1 Ụwa naeme ntụgharị Chineke, Amaghịzị m onye bụ onye. Enyi ụwa naatụ n'ọchị m o, O chi m ọma, onye m tara. VERSE 2 Mgbe m kpọrọ gị Chukwu, wero sọ bịa zaa. Obi m dabere na gị.

Download the sheet music

Jigide M Chukwu Mmadu Adighi Ike

Jigide M Chukwu Mmadu Adighi Ike

By Andrew C. Nkemma
Solfa
Igbo
3 pages
2 Downloads
Lenten Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want