MISSA NGOZI - EKWE M N'OTU CHINEKE by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Creed (I believe) Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Ekwerem n'otu Chineke, Nna j'ike nile, Onye mer'eligwe n'ala, na ihe nile apuru ihu anya, na ndi apughi ihu anya. So otu Nwa Chineke muru, Nna muru, Nna muru tup'uwa t'uwa nile. Chukwu si na Chukwu, ihe si n'ihe. Amuru amu, emeghi eme, Ya na Nna b'otu ihe n'udidi ebigh'ebi Ha jiri buru Chukwu. Ony'esi na Ya mee ihe dum. Onye mak'ihi anyi bummadu na mak'ihinzoput'anyi, siri n'eligwe gbadata. O wer'ahu na Vejin Maria site na Muo Nso, O buru mmadu, O buru mmadu. A kpogbuo Ya n'obe n'ihi anyi, n'og'ochichi Pontus Pailet. elie Ya. Ma O bilitere n'ubochi nk'ato, ka akwukwo nso si kwu. O rogoro n'eligwe, noro n'aka nri Nna. Ma O g'abiaghachi azu n'ebube Ya, ikpe ndi di ndu na ndi nwur'anwu ikpe. Onye ochichi ya n'enweghi njedebe. Ekwerem na Muo Nso, Dinwenu na Onye n'enye ndu, Onye a n'esekpuru, n'etokodo Ya na Nna na Nwa, Onye si na ndi amuma kwu o kwu. Ekwere m na Nzuko nke di Otu, di Nso, buru Katolik, burukw'Apostolik. Ekwuputa mo! Ekwuputa mo, otu mmirichukwu maka mgbaghara njo ga. Ana m atu anya mbilite n'onwu ndi nwur'anwu na ndu uwa g'abianu. Amen!

Download the sheet music

MISSA NGOZI - EKWE M N'OTU CHINEKE

MISSA NGOZI - EKWE M N'OTU CHINEKE

By Jude Nnam
Staff & Solfa
Igbo
11 pages
3 Downloads
Creed (I believe)
0 0

More lyrics you may want