MISSA NGOZI - EKWE M N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Creed (I believe) Staff & Solfa
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 11 pages

MISSA NGOZI - EKWE M N'OTU CHINEKE by Jude Nnam — Lyrics

Ekwerem n'otu Chineke, Nna j'ike nile, Onye mer'eligwe n'ala, na ihe nile apuru ihu anya, na ndi apughi ihu anya. So otu Nwa Chineke muru, Nna muru, Nna muru tup'uwa t'uwa nile. Chukwu si na Chukwu, ihe si n'ihe. Amuru amu, emeghi eme, Ya na Nna b'otu ihe n'udidi ebigh'ebi Ha jiri buru Chukwu. Ony'esi na Ya mee ihe dum. Onye mak'ihi anyi bummadu na mak'ihinzoput'anyi, siri n'eligwe gbadata. O wer'ahu na Vejin Maria site na Muo Nso, O buru mmadu, O buru mmadu. A kpogbuo Ya n'obe n'ihi anyi, n'og'ochichi Pontus Pailet.
Read full lyrics

About MISSA NGOZI - EKWE M N'OTU CHINEKE

When it comes to setting the Mass parts in Igbo, Jude Nnam’s "Missa Ngozi" holds a special place in our choir lofts. This particular movement is the Credo, "Ekwe M N'otu Chineke," bringing the new Igbo translation of the Nicene Creed to life. Singing the profession of faith is a profound moment in the Sunday liturgy, and this arrangement ensures the congregation's declaration is both majestic and deeply felt.

The score is a brilliant example of how choral music can carry the weight of theology. The piece moves with a vibrant, rhythmic energy as we proclaim God the Father and the history of salvation. Notice how the texture shifts to match the text—the solemn reverence when we sing of the Incarnation ("O wer'ahu na Vejin Maria"), followed by the bright, triumphant tempo change at the Resurrection ("Ma O bilitere"). It is a joy to sing, keeping the choir and the faithful engaged through every article of our faith, right down to the final, resounding "Amen!"