MISSA NGOZI by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Agnus Dei (Lamb of God) Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Nwaturu nke Chukwu. Njo ga nk'uwa, mee r'anyi, mee r'anyi, mee r'anyi ebere. mee r'anyi, mee r'anyi ebere. mee r'anyi, mee r'anyi ebere. Nwaturu nke Chukwu. Njo ga nk'uwa, nye anyi, nye anyi, nye anyi udo. nye anyi, nye anyi udo. nye anyi, nye anyi udo.

Download the sheet music

MISSA NGOZI

MISSA NGOZI

By Jude Nnam
Staff & Solfa
Igbo
5 pages
2 Downloads
Agnus Dei (Lamb of God)
0 0

More lyrics you may want