Full Lyrics
REFRAIN
K'anyi lawa nụ na missa agwụsịgo,
Chineke Nna duru anyị lawa.
VERSE 1
Ndị otu Kristi kelee nụ Chukwu,
Ndị otu Kristi kelee nụ Chukwu.
Ụmụ Chineke kelee nụ Chukwu,
sị nụ Chineke duru anyị lawa.
VERSE 2
Ụmụnne Jesu tobennu Chukwu,
Ndị enyi Kristi gọzienụ Chukwu.
Ụmụ Chineke tobennu Chukwu,
nsọpụo Chineke n'ike dị na ya.
VERSE 3
Ndị otu Kristi n'eji obi ọcha,
Ndị n'aga ụka n'eji obi ọcha.
Ndị so Kristi n'eji obi ukwụ ọtọ,
ị kwuo n'ezi mmụta nke ala eze chi.