Missa Agwusigo by Emma Atuanya — Lyrics

Emma Atuanya Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Missa agwụsigo nwanne m Udo Chineke dịrị anyị niile Ngozi si n'igwe biko dakwasị anyị o Gaba nụ n'ime ụwa niile Gaa gbasaba oziọma Gaa gbasaba oziọma Kristi n'ụwa niile K'ụwa niile nweta aṅụrị Missa agwụsigo Missa agwụsigo eh Missa agwụsigo K'anyị laba nụ n'udo Ekele dị mma dịrị Chineke onye kere anyị Dịkwara ya ebebe

Download the sheet music

Missa Agwusigo

Missa Agwusigo

By Emma Atuanya
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want