MISSA AGWUSI GO by Uchechukwu Okekeaji — Lyrics

Uchechukwu Okekeaji Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Missa agwụsigo k'anyị naba nụ n'udo K'anyị kwusa oziọma n'ụwa niile. [VERSE 1] Duru anyị laba, duru anyị laba Duru anyị laba O Chineke Anyị agbabago Nna na nchedo gị O Chukwu gozie anyị. [VERSE 2] Ekele dịrị gị Nna Chukwu Maka onyinye nke Missa dị asọ ị nyegoro anyị Nyere anyị aka i ji mee uche gị Mgbe niile n'ime ndụ anyị. [VERSE 3] Ị sị m atụla egwu na gị onwegị nọ nyere m o Ị sị m amana jijiji na gị bụ Nna n'edu m o Nku m ebighebi kwee ka m zoro n'ime gị. [CODA] Otito dịrị Nna, dịrị Nwa ya Dịkwara Mmụọ Nsọ Etu o dị n'izizi ka o gaadịgide Mgbe niile ruo ebebe. Amen.

Download the sheet music

MISSA AGWUSI GO

MISSA AGWUSI GO

By Uchechukwu Okekeaji
Staff & Solfa
Igbo
4 pages
2 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want