Full Lyrics
CHORUS
Missa agwuchawo
G'anyi nade nu n'udo
K'anyi nade nu na miss'agwuchawo
Kwusa ozioma
Kwusa ozioma kwuoru mba niine
Ozioma kwusa ramba niine
Ozioma eeh
Umunnem umunnem nade nede na miss'agwuchawo
VERSE 1
Abu nu njanja mma diri Chukwu
Okinke nke ker'uwa
Abu eeh n'ekene diri onye ker'uwa
Otito diri ya n'enu kacha nu
VERSE 2 TEN / BASS
Ewezuge Chineke mmadu enweghike
Eworu ha na Chineke fiete oga agba n'ume
VERSE 3 SOP / ALTO
K'anyi yode amara Chukwu ka ocheb'anyi ka o dud'anyi
Ma tiyi mmiyi nke ndu n'ime anyi
K'anyi nwee ndu ohu nwee ya n'uju