Full Lyrics
[Chorus]
Missa agwuchawo
K'anyi nadenu n'udo
K'anyi nadenu na missa agwuchawo
Kwusa ozioma
Kwusa ozioma
Kwusara mba niine
Ozioma eeh
K'anyi nadenu na missa agwuchawo
[Verse 1]
Abu nu njanja mma diri Chukwu Okike nke
ker'uwa abu eeh n'ekene diri onye
ker'uwa Otito diri ya n'enu ka ch'enu
[Verse 2]
Zuge Chineke mmadu enweghike kworu ha
na Chineke piete O ga agba h'ume
[Verse 3]
K'anyi yode amara Chukwu ka ocheb'anyi ka o dud'anyi ma
tiyi mmiyi nkendu n'ime anyi
K'anyi nwee ndu ohu nwee ya n'uju