MISSA AGWUWO by C.C. Iheanacho — Lyrics

C.C. Iheanacho Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Missa agwụwọ, k'anyị lawanụ n'udo. Missa agwụwọ, k'anyị lawanụ ụmụnne m. VERSE 1 Gawanụ n'ime mba niile, ma kwuputa oziọma Chineke. VERSE 2 Ekele dịrị Chineke, anyị g'aga oziọma Chineke. VERSE 3 Zie ya site n'okwu ọnụ, n'omume gị oziọma Chineke. VERSE 4 Kwere ka ndị mba niile, wee hụta gị k'oziọma Chineke.

Download the sheet music

MISSA AGWUWO

MISSA AGWUWO

By C.C. Iheanacho
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want