MGBE M KPORO GI... by Chibi — Lyrics

Chibi Igbo Prayer of the Faithful (POF) Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Mgbem kporo Gi, Nna zanu mo, mgbem kporo Gi, Chukwu, elee l'anya nanjo mo. VERSE 1 O bu ochich'obi mo ka m mee b'uche Gi, mana anuahum esighiike, elee l'anya nanjo mo. VERSE 2 Mgb'ihuwa n'esiri m'ike, Nna zanu mo, ekwela k'uwa juo mo, Olee ebe Chi gi noo? VERSE 3 Mkpur'obi mo, biko dere jim jim jim jim, Onye nche Gi noo nso, Chukw'oma gaa za gi.

Download the sheet music

MGBE M KPORO GI...

MGBE M KPORO GI...

By Chibi
Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Prayer of the Faithful (POF) Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want