Full Lyrics
[Chorus]
Ndị mmụọ ozi bi n'igwe ha n'asị alleluia,
ha n'asị alleluia, Mesaịa emerigo omerigo,
Ndị mmụọ ozi bi n'igwe ha n'asị alleluia,
ha n'asị alleluia, Mesaịa emerigo.
[Verse 1]
Kristi emerigo ọnwụ
K'anyị kwebenu alleluia,
Mesaịa ebilitego
Alleluia, Alleluia.
[Verse 2]
N'ugwu kalvari Ọ nwụrụ n'elu obe,
mana n'ụbọchị nke atọ obilitere n'ọnwụ eh,
K'anyị were ọṅụ na ekwe
Alleluia, Alleluia.
[Verse 3]
Uh, uh, uh,
Alleluia.
[Verse 4]
Alleluia, Alleluia, Alleluia,
Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.
[Solo]
Kristi emerigo,
Nwatụrụ Chukwu ebiligo
omerigo ọnwụ n'ezie.
Ọnwụ kedụ ike gị,
Ili kedụ mmeri gị,
Mesaịa emerigo,
Ike Chukwu emerigo ọnwụ n'ezie
Alleluia, Alleluia.