MESAIA EMERIGO! by Judi Kay, arr. Sanctus Oleka & Abuka Augustine — Lyrics

Judi Kay, arr. Sanctus Oleka & Abuka Augustine Igbo Easter Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ndị mmụọ ozi bi n'igwe ha naasị Alleluia, Ha naasị Alleluia, Mesaịa emerigo. O merigo, ndị mmụọ ozi bi n'igwe ha naasị Alleluia, Ha naasị Alleluia, Mesaịa emerigo. [VERSE 1] Kristi emerigo ọnwụ, K'anyị kwebe nụ Alleluia, Mesaịa ebilitere, Alleluia. [VERSE 2] N'ugwu Kalvarị ọ nwụrụ n'elu obe mana, N'ụbọchị nke atọ o bilitere n'ọnwụ eh, K'anyị wer'ọnụ naetite, Alleluia. [VERSE 3] Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia. [VERSE 4] Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia. [SOLO] Kristi emerigo, Nwa atụrụ Chukwu ebiligo. O merigo ọnwụ n'ezie, Ọnwụ kedu ike gị? Ili kedu mmeri gị? Mesaịa emerigo, Ike Chukwu emerigo ọnwụ n'ezie, Alleluia.

Download the sheet music

MESAIA EMERIGO!

MESAIA EMERIGO!

By Judi Kay, arr. Sanctus...
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Easter Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want