MBA DI ASO EZUKOLA by Mike Okey Anyanwu — Lyrics

Mike Okey Anyanwu Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Lee, ndia goziria gozi ezukola lee, Mba di nso, anyi bu ndia hotara abiawo, K'anyi fe Chineke onyenw'anyi n'aja missa di aso. VERSE 1 Anyi bu ihe nk'uwa n'ezie, Ndi Chineke hotara onwe ya lee, Ya k'anyi ji bia inye ya nsopuru kacha elu. VERSE 2 Dinwenu obi ebere gi erutewo mu aka, Anyi bu ndi nke gi, agburu a hotara abiawo, K'anyi fee Gi. VERSE 3 Imeela k'anyi buru agburu eze oh Dinwenu, Meenu k'aja do anyi nso n'eziokwu Gi. VERSE 4 Nye ekene ya kere ihe nile, Onye nwe anyi na otito, N'ihi na o bu gi kere ihe nile, Anyi etoo gi Nna n'enye gi ekene.

Download the sheet music

MBA DI ASO EZUKOLA

MBA DI ASO EZUKOLA

By Mike Okey Anyanwu
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want