MARY TURU IME by Emmanuel Atuanya — Lyrics

Emmanuel Atuanya Igbo Marian Hymns Christmas Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Mary turu ime muta nwa nwoke nnwakan nwa nwa Chukwu eze ka eze cha eze elu aha ya bu Emmanuel aha ya bu Messia aha ya bu Jesu Kristi Chukwu dinso eze ka eze ibiala REFRAIN Umu uwa nile nuria n'a nu gbo ze ye wa ni le Umunnunke e luigwe gin gindu nkei gwe Okochi na u dummiri Uwa ni le uwa ni le butenu egwu butenu egwu egwu maram ma butenu u bo gwe butenu u bo we tanu o ja kuoro Jesu egwu onu egwu e jiu re a gba we tanu o gwe we tanu u gwe we tanu m kpotomkpo we tanu m kpotomkpo ie egwu Christmas Bethlehem Bethlehem k'anyi je na Bethlehem ebe a muru Jesu Chukwu nwa emere mmadu onye bia rai zoputa anyi puta godu lekene leke he anya n'elui gwe kpakpando juru n'elui gwe n'amu ke si ma kana Jesu a bia la

Download the sheet music

MARY TURU IME

MARY TURU IME

By Emmanuel Atuanya
Solfa
Igbo
4 pages
0 Downloads
Marian Hymns Christmas Hymns
0 0

More lyrics you may want