Full Lyrics
INTRO
Ave Ave Ave Ave Ave Maria.
CHORUS
Ave Ave Ave Ave Ave Maria,
juputara n'amara Nne.
Ekene o Ekene,
Ave Ave Ave Ave Ave Ave Ave Ave Ave Ave Maria Nne,
Nwanyị ọma.
VERSE 1
N'etiti ụmụnwanyị niile bụ onye dị ukwu,
bụ onye dị ngozi,
yọbara anyị ayịyọ eh,
yọbara anyị ayịyọ eh,
dịka na Kana na Galili.
VERSE 2
Ọ dị ngozi, Ọ dị ngozi,
Ọ dị ngozi, Ọ dị ngozi,
bụ Nwafọ Gị Jesu,
bụ Nwafọ Gị Jesu,
bụ Nwafọ Gị Jesu.
Chịwa chịwa chịwa, chigide chigide, chịwa mba niile,
bụ Nwafọ Gị Jesu.
VERSE 3
Maria bụ Nne nke Chukwu,
Nne nke Onyenwanyị,
bụ mkpụrụobi m o,
nụrịwa na Chineke.
Mmụọ m gọribenụ, gọribenụ gọribenụ na Dinwekwu.
Agbụrụ niile g'akpọ m o,
ha g'akpọ m o,
Onye dị ngozi, Onye dị ukwu.