MARIA RIOTARA ANYI ARIRIO by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Marian Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Nne mara mma, nne di ngọzi, nne di ebere, nne di asọọma, nne Maria nne Kristi, nne ọha niile, rịọtara anyị arịrịọ. VERSE 1 Dị ka n'Agbamakwụkwọ nke Kena, Maria nne nke nzukọ, anyị n'arịọ Gị rịọtara anyị arịrịọ. VERSE 2 Cheta O Maria, n'ọdịghị onye ọbụla nke gbakwụtere Gị, gbara aka laa. Maria biko nne, ahapụkwala anyị, rịọtara anyị arịrịọ. VERSE 3 Anyị gbaba na nchedo Gị, O nne nke Chukwu onye dị nsọ. Elelikwala arịrịọ anyị, O Maria rịọtara anyị arịrịọ.

Download the sheet music

MARIA RIOTARA ANYI ARIRIO

MARIA RIOTARA ANYI ARIRIO

By Emma Orji
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Marian Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want