Full Lyrics
[SECTION A]
Maria ezigbo nne, ezigbo nne.
Maria, Maria nn'ọma.
[SECTION B]
Nn'ọma, ezigbo nne,
Nn'ọma, ezigbo nne,
Nn'ọma, ezigbo nne, ezigbo nne.
Maria, Maria nn'ọma.
[SECTION C]
Eze nwanyị ebugoro n'eligwe,
Eze nwanyị ndị otu Kristi nile,
Rịọbara anyị arịrịọ,
Rịọbara anyị arịrịọ.
[SECTION D]
Vejin Maria, atọ n'ime otu dị ngozi kpubere gị okpu,
Ka ị bụrụ eze nwanyị ndị mmụọ mana nke anyị,
Rịọbara anyị arịrịọ kita na n'ọnwụ anyị.