MAMA MARIA by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Marian Hymns Hymns for Saints & Feast Days Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Maria acharugo nwanyi Maria elelebe e jeoru Anyanwu ututu nne bu so mma I bu ezenwanyi nk'igwe Maria I bu ezenwanyi nk'uwa Maria REFRAIN Mama Maria I bu ezigbo nne Mama Maria meoma VERSE 2 Maria ezenwanyi elugoro n'igwe Me nke chukwu Virgin di aso n'udi otu kwesiri I bu ezenwanyi nk'igwe Maria I bu ezenwanyi nk'uwa Maria VERSE 3 Maria omaricha me di obi oma Nne ma mkpuru ya Ndi njo a nario n'aka Kristi I bu ezenwanyi nk'igwe Maria I bu ezenwanyi nk'uwa Maria

Download the sheet music

MAMA MARIA

MAMA MARIA

By Emma Orji
Solfa
Igbo
2 pages
8 Downloads
Marian Hymns Hymns for Saints & Feast Days Hymns Uncategorized
0 0

More lyrics you may want