Full Lyrics
BASS INTRO
Maboza maboza maboza maboza maboza
Maboza maboza O yamba maboza maboza
Maboza maboza maboza O yamba maboza
CHORUS
Eee Nkumu wa bileko O yamba
Eee maboza maboza tata O yamba
VERSE 1
To bonzeli yo mampa na vino tata O yamba
VERSE 2
To bonzeli yo ba papa banso tata O yamba
VERSE 3
To bonzeli yo ba mama banso tata O yamba
VERSE 4
To bonzeli yo ba sango banso tata O yamba
VERSE 5
To bonzeli yo ba nyango banso tata O yamba
VERSE 6
To bonzeli yo ba freres banso tata O yamba
IGBO INTRO
Nara ya nara ya nara ya nara ya
Nara ya nara ya Chineke nara ya
Nara ya nara ya nara ya nara ya
Nara ya nara ya
IGBO CHORUS
Eee Chineke bia nar' onyinye anyi
Eee nara ya nara ya Chukwu nara ya
Nara ya nara ya Chineke nara ya
IGBO VERSE 1
Anyi ebunye Gi achicha na mmanya, Chukwu nara ya
IGBO VERSE 2
Ndi echiri echi but' onyinye unu bianye Chineke
IGBO VERSE 3
Ndi Nna nile but' onyinye unu bianye Chineke
IGBO VERSE 4
Ndi Nne nile but' onyinye unu bianye Chineke
IGBO VERSE 5
Umu okorobia but' onyinye unu bianye Chineke
IGBO VERSE 6
Umu agboghobia but' onyinye unu bianye Chineke
IGBO VERSE 7
Umuaka nile but' onyinye unu bianye Chineke