AGBAKOKWALA NMEHIE ANYI, CHINEKE by JUDE NNAM — Lyrics

JUDE NNAM Igbo Lenten Hymns Burial / Funeral Hymns Responsorial Psalms Prayer Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chukwu, biko, ezi Nna, gbaghara, doo. Agbakọkwala nmehie ndị anyị mere megide Gị. Chineke, biko. Chukwu, biko, ezi Nna, gbaghara, doo. Agbakọkwala nmehie ndị anyị mere megide Gị. Chukwu, biko. VERSE 1 N'ime ogbu mmiri ka m nọ n'akpọku Gị, biko, Osebulụwa, VERSE 2 Nụrụ arịrịọ anyị. Ị gbakọba nmehie anyị, Dinwenu, VERSE 3 Onye g'adịrị? Ọ bụ onye g'adịrị? Nụrụ arịrịọ anyị n'arịọ, Dinwenu. Ka mkpu akwa anyị n'ebe ruo Gị ntị. VERSE 4 Mkpụrụobi ndị kwere na Gị n'atụ anya Gị; Anyị chekwubere n'okwu Gị, ezi Chineke.

Download the sheet music

AGBAKOKWALA NMEHIE ANYI, CHINEKE

AGBAKOKWALA NMEHIE ANYI, CHINEKE

By JUDE NNAM
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
6 Downloads
Lenten Hymns Burial / Funeral Hymns Responsorial Psalms Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want