Mmadu Ntu Ka Ibu by Marire Udochukwu (Prince U.D.) — Lyrics

Marire Udochukwu (Prince U.D.) Igbo Lenten Hymns Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Mmadụ ntụ k'ị bụ na ntụ k'ị ga laghachi Chukwu Onye ker'anyị g'ekp'anyị ikpe m'anyị nwụọ ya bụ K'anyị kwụsị ifulielu VERSE 1 Mmadụ k'anyị cheta n'aja ka ị bụ Ya ka ị ga laghachi kwa mgbe n'adịgh'anya VERSE 2 Mmadụ cheta na ọnwụ naabịa Mmadụ cheta na ọnwụ ka g'ike VERSE 3 Mmadụ cheta na ị nwere ik'ị dị ndụ n'ụtụtụ Ma n'anyasị ị bụr'ozu VERSE 4 Mmadụ cheta, onyeeze cheta kwa N'ụwa b'oriri, ị g'anwụ bụr'aja na ntụ VERSE 5 Mmadụ onye ọgaranya cheta na Ị bụ ih'oriri nke ahụhụ

Download the sheet music

Mmadu Ntu Ka Ibu

Mmadu Ntu Ka Ibu

By Marire Udochukwu (Prin...
Solfa
Igbo
2 pages
10 Downloads
Lenten Hymns Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want