LEENU YA by L. C. Chukwudinka — Lyrics

L. C. Chukwudinka Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Leenu ya, ihe anyi bu ka o bu na mbu, Leenu ya. Ihe o bu ugbua k'anyi nile gaabucha, mgbe oge geru. VERSE 1 O kw'eburu ozu onye ozo, o di ka ebu osisi kporo nku. Lekwanu na o bu uzo ahu o gara ka anyi nile gaaga. VERSE 2 Mkpuru ubochi ole gara aga, anyi na ya no. Anyi na ya n'ekwukori okwu naakpa nkata, mana ugbua o nozi n'ozu. VERSE 3 Leenu onye anyi na ya naeri eri, a nua nu, ka o dina n'ozu. Uwa nke a enweghi isi, uwa bu ihe nkiti.

Download the sheet music

LEENU YA

LEENU YA

By L. C. Chukwudinka
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want