LEENU YA by Chukwudinka I. C — Lyrics

Chukwudinka I. C Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Leenu ya i, ihe anyi bu k'ọ bụ na mbu, leenu ya. Ihe ọ bụ ugbua k'anyi nile gabucha mgbe oge geru. [VERSE 1] O kw'eburu ozu onye ozo, ọ di ka ebu osisi kporo nku. Lekwanu n'ọ bụ uz'ahụ ọ gara ka anyi nile g'aga. [VERSE 2] Mkpuru ubochi ole gara aga, anyi na ya nọ, Anyi na ya n'ekwukọrị okwu naakpa nkata. Mana ugbu a ọ nọzi n'ozu. [VERSE 3] Leenu onye anyi na ya naeri eri, aṅụ aṅụ, k'ọ dina n'ozu. Uwa nke a enweghi isi, uwa bụ ihe nkiti.

Download the sheet music

LEENU YA

LEENU YA

By Chukwudinka I. C
Solfa
Igbo
2 pages
9 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want