Leenu Ulo Obibi Osebruwa by Kenny-Josephz — Lyrics

Kenny-Josephz Igbo Entrance songs Folk songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[TENOR/BARITONE SOLO] Leenu umunnem ulo obibi Osebruwa [TUTTI REFRAIN I] Leenu umunnem ulo obibi Osebruwa Siri na mma Siri na mma [VERSES] Ka o si rukwuru dika ebe obibi eze ndi eze, ka o si amuke dika o Kutamunjere n'elugwu odika ugwu zion, agaghi ama jiti ji Leenu ya lee, leenu ya ulo obibi Osebuluwa Ndi kposiri mu si, ngwa nu k'anyi je, kulite nu k'anyi je [REFRAIN II] Ngwa nu k'anyi je, kulite nu k'anyi je N'ulo Chineke Nna, n'ulo Chineke Nna Onye bu eze, onye bu eze ndi eze Odogwu, Odogwu dike n'agha ka o bu Onye m ji eme onu, onye naenye ndu, onye naenye nwa Kunuba onye naeche mu nche, onye naeche mu nche M bia nu bia nu, ngwa nu k'anyi jee n'ulo Chineke k'anyi je enu Chukwu anyi amaka, o k'anyi jeenu n'ulo Chineke amaka

Download the sheet music

Leenu Ulo Obibi Osebruwa

Leenu Ulo Obibi Osebruwa

By Kenny-Josephz
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Entrance songs Folk songs Hymns
0 0

More lyrics you may want