Full Lyrics
REFRAIN
Lee Nnukwu Ụkọchukwu,
Lee Nnukwu Ụkọchukwu.
Lee Nnukwu Ụkọchukwu onye mer' ihe n'asọ Chineke mgbe Ọ naachị,
Onye mer' ihe n'asọ Chineke mgbe Ọn' achị.
VERSE 1
Ahụgh' onye dị ka Ya n'idebe Iwu nk'onye kasielu,
Ahụgh' onye dị ka ya n'idebe Iwu nke onye kasielu.
VERSE 2
Onyenwe anyị jir' ihi ya ṅụọ iyi
mee k'ugwu Ya dị ebighebi n'etiti ndị nke Ya.
VERSE 3
Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ
kịta n'ụwa ebighebi.