Full Lyrics
CHORUS
Lee m Oseburuwa,
Lee m kpolitego m,
Ka m soro gị,
Mgbe m ruru na Onyenweanyị ahọrọgo m.
VERSE 1
Añụrịrị m ọñụ,
Ka anyị gaa n'ụlọ nke Nna m o.
VERSE 2
Okwu udo rọ,
Ka a zị nke nke na Nna m o,
Ọ karịrị ihe anyị nke n'ụwa,
Ya mere m ji...
VERSE 3
A kpọrọ m n'ụwa,
Dị egwu dị ụjọ,
Inyere m ọnọdụ,
Karịa ndị ebere m.
VERSE 4
Afụgo n'ụwa n'otito ya niile,
Mgbe m zara ụkọnwụ.
VERSE 5
Ọkụ ị kpọrọ,
Bugoro m n'ọkwa ọgaranya,
Na nsọpụrụ ya.
BRIDGE
Onyenweanyị were nsọpụrụ a,
N'onwe gị sọsọ gị belụtọ,
Akpọrọ m ka Aaron.