LEE K'OSI DI NMA by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Sop. Solo (Duet)] Lee k'osi dị nma, Lee k'osi dị nma, Lee k'osi dị nma, Ka o si dịkwa ụtọ nke ukwu bụ nbịkọ nke ụmụnne, bụ nbịkọ nke ụmụnne, ọbụna ibikọ, ibikọ n'otu, n'otu. [Accompaniment (TUTTI)] Lee, Lee k'osi dị nma, Lee, Lee nụ k'osi dị nma, Lee nụ k'osi dị nma, Lee Ka o si dịkwa ụtọ nke ukwu, bụ nbịkọ nke ụmụnne, bụ nbịkọ nke ụmụnne, ọbụna ibikọ, ibikọ n'otu, n'otu. [Accapella] Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, [Accompaniment] Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, Lee, Lee, O! Lee, Lee.. k'osi dị nma Lee, O! Lee, Lee.. O! Lee k'osi dị nma Ka o si dịkwa ụtọ nke ukwu bụ mbịkọ nke ụmụnne. [Accapella] Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, [Accompaniment] O! Lee, O! Lee, Lee.. Ka o si dị nma Lee.. Lee.. Lee.. Ka o si dị nma. Lee k'osi dịkwa ụtọ, dịkwa ụtọ, dịkwa ụtọ, nke ukwu. [Accapella] Lee k'osi dị nma bụ nbịkọ ụmụnne, ụtọ bụ nbịkọ nke ụmụnne. [Soprano] Lee.. k'osi dị nma, Lee, O! Leenụ ka o si dị nma. Lee k'o si dị nma Lee, Lee, Lee, Lee, k'osi dị nma, k'osi dị nma, k'osi dị nma k'osi dị nma Lee.. k'osi dị nma Lee.. k'osi dị nma Lee.. k'osi dị nma ka o si dị nma.. bụ nbịkọ nke ụmụnne, nbịkọ nke ụmụnne, ibikọ n'otu.

Download the sheet music

LEE K'OSI DI NMA

LEE K'OSI DI NMA

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
5 pages
11 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want