LABA N'UDO NKE CHUKWU by Chidi Ezeigwe — Lyrics

Chidi Ezeigwe Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nwanne anyị alabago, ọ labago, ọ labago, Nwanne anyị alabago, Gabriel alabago. Chukwu nara mkpụrụ obi nwa ọdịbọ gị. VERSE 1 Nna lee nwanne anyị Gabriel, Cheta mbọ ya niile, Were ebere nara mkpụrụ obi ya. VERSE 2 N'oge ya o mere uche gị, N'oge ya ọ rụrụ ọrụ gị, Cheta ya Nna n'obi ebere gị. VERSE 3 Ọ zụchago, ọ labago, Onye dị ndụ cheta na ọnwụ dị. Anyị bịara abịa, anyị gaalaghachikwa. VERSE 4 Laba n'udo nwannem laba n'udo, Laba n'udo nwanne anyị Gabriel. Biko Nna narukwe mkpụrụ obi ya.

Download the sheet music

LABA N'UDO NKE CHUKWU

LABA N'UDO NKE CHUKWU

By Chidi Ezeigwe
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want