Full Lyrics
CHORUS
Kulite nwannem kulite n'o bidogo.
Kulite k'anyi bido ekpere ka ekpere!
Kulite nwannem kulite n'o bidogo.
Kulite ụmụnnem, k'anyi bido aja missa!
VERSE 1
Anyị nọ na be nke Chineke, kulienụ!
Ụmụ Chineke, kulienụ!
Ndị chi m ọma mer' a dị ndụ taata kulienụ!
Ndị chi m ọma mer' afụny taata kulienụ!
Maka n'ihe anyị n'eme bụ ihe mmụọ, ọ ngayi n'achụrụ ya bụ oke mmụọ!
E b'anyị nọ n'ime ya bụ ebiya k'anyị fee ya ngwa nụ!
VERSE 2
Anyị bụ ndị agha! Ndị agha nke obe kulienụ! maka Jesu bụ onyeisi agha!
Chukwu du anyị aga egwu adịrọzi! maka Jesu bụ onye mmeri!
Ndị agha nke obe kulienụ! maka Jesu bụ onyeisi agha!
Chukwu du anyị aga egwu adịrọzi! maka Jesu bụ onye mmeri!
VERSE 3
Ọ bụ eze ebube leele, ọchịchị ya gaadị ebighị ebi!
Ọ gaachịgide chịgide chịgide! ọchịchị ya ma nwe njedebe!
N'aha Nna! N'aha Nwa ya! N'aha Mmụọ Nsọ o! Ise!
N'aha Nna! N'aha Nwa ya ma n'aha Mmụọ Nsọ o! Ise! Anyị gaebido na!
FINAL TIME
Ise!! O!!