KRISTI ONYE MMERI by Johnpaul Chukwujekwu Okunor — Lyrics

Johnpaul Chukwujekwu Okunor Igbo Easter Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Onye mmeri A sị Kristi Onye mmeri A sị Chineke Onye mmeri Kristi emerigo, nụ nụ Ọnwụ Ọnwụ Ọnwụ, ọnwụ Kristi emerigo gị. VERSE 1 Ọnwụ n'elu obe jọrọ njọ Mechaa merie ya. REFRAIN Mmeri bụ nke anyị N'ezie ọ bụ nke anyị Nwanne m, mmeri bụ nke anyị Ọ bụ nke anyị Makana Kristi emerigo. VERSE 2 Ụwa nile nụ nụ Makana Onye nzọpụta anyị emerigo. VERSE 3 Kristi odogwu n'agha Onye meriri n'ili Were si n'ọnwụ bilite.

Download the sheet music

KRISTI ONYE MMERI

KRISTI ONYE MMERI

By Johnpaul Chukwujekwu O...
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Easter Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want