Full Lyrics
REFRAIN
Kristi kunitere n'ọnwụ Onye nwe anyị
Binitere n'ọnwụ Alleluia Alleluia
Alleluia Alleluia Ọnwụ enwerọzi
'ke n'ebe Ọnọ.
VERSE 1
Eligwe n'uwa goribenu nuribanu
n'ihina Kristi emerig' ọnwụ.
VERSE 2
Ụbọchị tata bụ Dinwenu mere ya
K'anyị goribenu K'anyị kwebenu
Alleluia Alleluia.
VERSE 3
Jesu ebilitego ka Osirikwu
Kristi ebilitego k'Osirikwu
Alleluia Alleluia.
VERSE 4
Kristi emerigo Kristi achịbago
Kristi bụ Eze anyị.
VERSE 5
Otito dịrị Chineke
Otito dịrị Chineke n'elu kacha elu.