Kristi Kunitere N'ọnwụ by Ogwula — Lyrics

Ogwula Igbo Easter Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Kristi kunitere n'ọnwụ Onye nwe anyị bilitere n'ọnwụ Alleluia Alleluia Alleluia Alleluia Ọnwụ enwerozi 'ke n'ebe Ọ nọ. VERSE 1 Eluigwe n'ụwa gọribenụ aṅụrịbanụ n'ihi na Kristi emerigo n'ọnwụ. VERSE 2 Ụbọchị taata bụ O nwenụ mere ya K'anyị kwebenụ. VERSE 3 Jesu ebilitego Ka O siri kwu Kristi ebilitego O siri kwu Alleluia. VERSE 4 Kristi emerigo Kristi achịbago Kristi bụ Eze anyị. VERSE 5 Otito dịrị Chineke Otito dịrị Chineke n'elu kacha elu.

Download the sheet music

Kristi Kunitere N'ọnwụ

Kristi Kunitere N'ọnwụ

By Ogwula
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Easter Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want