Full Lyrics
CHORUS
Kristi bụ Eze, Eze n'achị ụwa nile
Kristi achịbago
Kristi achịbago, Eze n'ezie
n'achị ụwa nile.
VERSE 1
Kristi bụ Eze n'elu igwe, ọ bụ eze
n'elu ụwa, ọ bụkwa Eze
Kristi Eze ndị Eze, Onye nwe m chịbazie.
VERSE 2
Kristi bụ eze, Eze ndị eze
Eze ụwa nile
Chịba eze ndị mmụọ.
VERSE 3
Kristi bụ Eze
Ọ naachị achị
Fụbanụ opi ike
ma tiho tiho tibe
Eze ndị eze, Onye nwe m chịbazie.
REFRAIN
Anyị bụ ụmụ eze
Subanụ egwu o
Ụmụ elu igwe
Eze ndị eze, Onye nwe m chịbazie.