KPAKPANDO N'AMUKE by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

Alex Ugwu (OZIGE) Igbo Christmas Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Chorus] O kpakpando n'amuke Kpakpando n'amuke O kpakpando n'amuke Na Betulehem Judia O n'amuke na Betulehem Na Betulehem Judia Amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya Onye nzọpụta Amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya Kpakpando siri n'enigwe Kpakpando n'amuke n'egbukesi Kpakpando nwube o nwube N'amukesi n'ime ụwa nụ na Betulehem Ngwa nwube, nwube kacha nma Fụ n'ọ blago n'ọkwa n'ime ụwa nụ Betulehem Judia Nwube o nwube Ngwa nwube, nwube ngwa nwube [Tenor Solo] Nwube ngwa nwube Kpakpando n'amuke Amụgo onye nzọpụta Kpakpando gbukesi b'enigwe Kpakpando n'amuke Ngwa nwube Ngwa nwube Kpakpando Kpakpando n'amuke N'amuke Kpakpando n'egbukesi Kpakpando gbukesi b'enigwe Amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya Amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya Amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya Onye nzọpụta ah ye, onye nzọpụta ah ye, onye nzọpụta ah ye [Soprano] Kpakpando n'amuke Kpakpando n'amuke Kpakpando n'amuke, na Betulehem [Soprano Solo] Kpakpando n'amuke O n'amuke na Betulehem Na Betulehem Amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya Amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya, amụgo ya Onye nzọpụta ka amụrụ Onye nzọpụta mụ na gị [Soprano] Kpakpando n'amuke n'egbu Kpakpando nwube o nwube N'amukesi n'ime ụwa nụ na Betulehem Ngwa nwube, nwube kacha nma [Soprano Solo] Nwube, ngwa nwube Ngwa nwube, ngwa nwube Nwube Blago [Soprano] Fụ n'ọ blago nwa kanwa nwa Chukwu a blago mak'anyị Ngwa nwube Nwube nwube ngwa nwube Nwube nwube ngwa nwube Blago Kpakpando n'amuke, Kpakpando n'amuke

Download the sheet music

KPAKPANDO N'AMUKE

KPAKPANDO N'AMUKE

By Alex Ugwu (OZIGE)
Solfa
Igbo
5 pages
5 Downloads
Christmas Hymns
0 0

More lyrics you may want