Kene Eze Igwe by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Enyi mo kunie, kunie, kunie nu, kunie k'anyi je kenee Chukwu oma. Kunie, kunie nu, Umunnem kunie kene Ez'Igwe. K'anyi je kenee Chukwu oma, Kunie, kunie, kunie nu, Umunnem kunie kenee Ez'Igwe. VERSE 1 Bunte onyinye gi n'iru altar. Bunte, o jija gi n'iru altar. Ony'ukwu na onye nta bia oh. Ony'ocha na onye ojii bia oh. N'ezie n'ezie m gaenye yene m gaenye y'otito n'ulo ya. N'ezie, N'ezie m gaenye y'onyinye onyinye si n'obi mo. VERSE 2 Chukwu kwu anyi n'azu mzu, Chukwu no anyi n'iru meh! Nganga kam ji aga nzo nzo o gbu ekwensu. Eh! Umu Chukwu gaba n'iru, gaba n'iru, gaba n'iru eh, gaba n'iru nye y'onyinye.

Download the sheet music

Kene Eze Igwe

Kene Eze Igwe

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
7 pages
10 Downloads
Offertory Hymns Entrance songs Hymns
1 0

More lyrics you may want