Full Lyrics
CHORUS
Nye Chukwu ekene,
Nye Chukwu otito
Kele Chineke
Kele Ya, kele Ya, kele Ya eh!
Tobe, tobe Chineke
Tobe nu Ya kwe be Hallelujah
Ọ bụ Ya b'Onye naenye ndụ
Kele Ya, kele Ya, kele Ya eh!
Onye ọma, Chukwu igwe,
Kele Ya, tobe Ya, Hallelujah!
VERSE 1
Onye dịka Chukwu obinigwe eh
Onye naenye ndụ mana aghọghọ daalụ o!
VERSE 2
Gbara m agba nke mara nma bịa
Kele Ya
Okaka Chukwu ker'ụwa
Nara otito n'okwesiri Gị o!
VERSE 3
Onye teta n'ụtụtụ kelewe nụ Chineke eh
Maka Jesus O nni mma mekwala Ya ọzọ eh
VERSE 4
Ọ dumm ka ji da gị nekwa la n'ọzọ
M'ọ dị nma, m'ọ dị njọ kelewa nụ Chineke eh!