Kelee Chineke by Alph N. Igattah — Lyrics

Alph N. Igattah Igbo Offertory Hymns Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Kelee Chineke onye naeme mma n'omerigo Kelee Chineke onye naenye ndụ n'otito anyị kwesịrị ya Ụmụaka, ụmụokorobịa, ụmụagbọghọ bịa bianụ o Kelee Chineke onye naenye ego, onye naenye akụnụba Odogwu akataka, Agụ naeche mba, isiyi nke ndụ, ị mela Ndụ ị mela [VERSE 1] Ezi Chineke daalụ o, daalụ o biko nara ekele m ji bịa n'ihu gị n'ọrụ ọma gị e bu ka. Onyinye obi ọcha ka m ji bịa ezi Chineke mo, nara gozie nna n'ị mela! [VERSE 2] Otito dịrị gị Chineke Ọjịja mma dịrị gị nkọba ọrụ ebube gị chi geji ga bọ, nara ekele mo, nara otito mo, nara gozie nna n'ị mela!

Download the sheet music

Kelee Chineke

Kelee Chineke

By Alph N. Igattah
Solfa
Igbo
4 pages
4 Downloads
Offertory Hymns Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want