CHINEKE ONYEOMA by Aloy Zimigt — Lyrics

Aloy Zimigt Igbo Recessional / Dismissal Hymns Offertory Hymns Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Kele Chineke ja ya mma ekele Onye ker'uwa onye oma, onye oma VERSE 1 Soro nu m tobe ya Tobe nu Chineke Ekele diri gi VERSE 2 K'anyi jaa ya mma Bu onye onyinye Anyi ekelegi VERSE 3 Anyi g'eji gini kele gi Eze Chineke Eze m asopuru diri gi Eze daalu VERSE 4 Ihunanya Chineke Kasia akasi O lise bulu wa Chineke daaluo Imela VERSE 5 Nara onyinye Umu gi n'enye gi Nara aja anyi n'achuru gi Onyinye nwa anyi aja du K'anyi n'ebunye gi Nara

Download the sheet music

CHINEKE ONYEOMA

CHINEKE ONYEOMA

By Aloy Zimigt
Solfa
Igbo
1 page
10 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Offertory Hymns Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want