Full Lyrics
[REFRAIN]
Nye Chukwu ekene, nye Chukwu otito
Kele Chineke
Kele Ya, kele Ya, kele Ya eh!
Tobe tobe Chineke
Tobe nu Ya
Kwebe Hallelujah
Ọ bụ Ya b'Onye n'enyendụ
Kele Ya, kele Ya, kele Ya eh!
Onye ọmma, Chukwu igwe,
Kele Ya, tobe Ya, Hallelujah!
[VERSE 1]
Onye dịka Chukwu obin'igwe eh!
Onye n'enye ndụ n'anagh'iego daalụ o!
[VERSE 2]
Gbaranu egwu nke maramma bịa kele Ya
Okaka Chukwu ker'ụwa
N'ib'otito n'okwesiri Gị o!
[VERSE 3]
Onye tetara n'ụtụtụ
Kelewenu Chineke eh!
Maka Jesus Omemma g'emekwala ya ọzọ eh!
Ọdụm nke Juda emekwuala ya ọzọ
M'ọ dị nma, m'ọ dị njọ
Kelewenu Chineke eh!
Jesus Omemma eh!