CHINEKE ONYE OMA by ZARIGBO — Lyrics

ZARIGBO Igbo Hymns Offertory Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Kele Chineke jaa ya mma, Ekele, ị dị mma eh. [VERSE 1] Sọrọ m tobe ya, tobe nụ Chineke, Kele dịrị Gị Nna, I meela. [VERSE 2] K'anyị jaa ya mma, bunye y'onyinye, Anyị ekele Gị Nna, I meela. [VERSE 3] Anyị gaeji gịnị kele Gị, Eze ebube n'ịbụ, Otito na nsọpụrụ dịrị Gị, Eze daalụ. [VERSE 4] Ịhụnanya Chineke karịrị akarị, Olisaebuluwa, Chineke daalụ, I meela. [VERSE 5] Nara onyinye ụmụ Gị n'enye Gị, Nara aja anyị n'achụnyere Gị. [VERSE 6] Onyinye nwaanyị ajadụ k'anyị n'ebunye Gị, Nara ya ma gọziekwa anyị.

Download the sheet music

CHINEKE ONYE OMA

CHINEKE ONYE OMA

By ZARIGBO
Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Hymns Offertory Hymns
0 0

More lyrics you may want